Wt/ig/Nnọnaala

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Nnọnaala
Jump to navigation Jump to search

Nnonaala

Nkọwa[edit]

Ndia bụ nọmba ndi nke nọ n'ala mgbe anyi na-eme ọnọọgụgụ mkpekere

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

7/10, 2/3, 1/7, 17/20

  1. Ndi a bụcha nnọnaala
  2. nnọnaala di ebe a bụ 10, 3, 7 na 20

Mkpọpụta[edit]

nnọnaala






Olumba[edit]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

denominator