Wt/ig/Nke abụọ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Nke abụọ
Jump to navigation Jump to search

Nke abụọ

Nkọwa[edit]

Nke abụọ bụ ụsoro ọnụọgụgụ na-abia ma nke mbụ gachaa

  1. Ọ na egosikwa ole ihe di
  2. Ọ na egosikwa usoro

Nkejịasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Ha di abụọ
  2. Ọ gbara onye nke abụọ
  3. Nke a bụ nke ugboro abụọ ọ chọtara gi

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ebọọ - Udi Ibọọ - Abo Ibụa - Onicha

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

second