Wt/ig/Nkata

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Nkata
Jump to navigation Jump to search

Nkata


Nkọwa[edit]

Nkata

Nkata bụ ihe eji ebu ibu maọbụ etiye ihe. Ana eji igu nkwụ akpa ya maọbụ rọba eme ya.

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

Nkata ahụ pere mpe.

Mkpọpụta[edit]

Nkata




Olumba[edit]

Ekete


ọda in udi local government

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

Basket

German[edit]

Korb

French[edit]

Panier

Italian[edit]

Cesto

Russian[edit]

корзина

Spanish[edit]

Cesta

Portuguese[edit]

Cesto