Wt/ig/Njirimara

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Njirimara
Jump to navigation Jump to search

Njirimara

Nkọwa[edit | edit source]

Njirimara bu ihe ịrịba ama eji mara ihe

Nkejiasụsụ[edit | edit source]

Aha

Ọmụmaatụ[edit | edit source]

Njịrịmara nkịta bụ na ọ na-ata ọkpụkpụ

Mkpọpụta[edit | edit source]

Olumba[edit | edit source]

Agwa

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit | edit source]

Bekee[edit | edit source]

characteristics