Wt/ig/Nhọpụta

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Nhọpụta
Jump to navigation Jump to search

Nhọpụta

Nkọwa[edit]

Nke a gbasara ilezi anya nke ọma wepụta ihe n'ebe ndi ọzọ dị

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

Mba Ụwa egosịla obi ụtọ ha nwere na ntụli aka gbasara nhọpụta onye isi-ala obodo anyi bụ Naịjiria

Mkpọputa[edit]

Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

nomination