Wt/ig/Ngwa eji esi nri/ngwanri

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | ig
Jump to navigation Jump to search

Ngwa eji esi nri/ngwanri

Nkọwa[edit]

Nke a bụ ngwongwo niile eji esi nri iji mee ka nri ahụ sọọ ụsọ.

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

i jee ahịa zụta ngwa eji esi nri.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ngwongwo nri n'asụsụ Nkanụ di na Enuwgu steeti.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

condiments