Wt/ig/Ngwa ọgụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ngwa ọgụ
Jump to navigation Jump to search

Ngwa ọgụ

Nkọwa[edit]

Akọrọngwa eji eje ọgụ maọbụ echekwa obodo. Akọrọngwa ndi a na-adi n'ụdi egbe, mma, ogbunigwe w.d.g. Ana-eji ya egbu mmadụ

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Anyi hụrụ ngwa ọgụ di iche iche

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

weapon