Wt/ig/Ndi ntorobia

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ndi ntorobia
Jump to navigation Jump to search

Ndi ntorobia

Nkọwa[edit | edit source]

  1. ndi ntorobia bụ ndi na etozubeghi etozu dika iwu ala si kwuo.
  2. Ndi ntorobia bụ ndi erubeghi ogo ilu nwaanyi.

Nkejịasụsụ[edit | edit source]

Aha

Ọmụmaatụ[edit | edit source]

Ndi niile akpọrọ oku bụ ndi ntorobia

Mkpọpụta[edit | edit source]

Olumba[edit | edit source]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit | edit source]

Bekee[edit | edit source]

youths