Wt/ig/Mmiri ara Ehi

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Mmiri ara Ehi
Jump to navigation Jump to search

Mmiri ara ehi


Nkọwa[edit]

Mmiri ara ehi bụ mmiri na-acha ọcha a na-esi n'ara Ehi enweta bú nke e nwere ike iṅụ-aṅụ maọbụ were mee ihe oriri di iche iche.

Mmiri ara ehi


Nkejịasụsụ[edit]

Aha


Ọmụmaatụ[edit]

  1. Ọ na amasị Ụmụ ntakiri ịṅụ Mmiri ara ehi mgbe ọbụla.
  2. Ọ kwesiri ka anyị na-aṅụ mmiri ara ehi ugboro abụọ n'ụbọchi.


Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

English[edit]

Milk

French[edit]

Lait

German[edit]

Milch

Portuguese[edit]

Leite

Italian[edit]

Latte

Russian[edit]

молоко