Wt/ig/Mmiri

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Mmiri
Jump to navigation Jump to search

Mmiri



Nkọwa[edit]

Mmiri bụ aha ihe ọbụla na-anaghị esi isi, achagharị achaghari maọbụ tọọ ụtọ pụrụ iche. Ọ naghị esi ike, mgbe ụfọdụ ọ na-ezo ezo,eru eru maọbụ adọ adọ. A na-aṅụ ya aṅụ, eji ya asa ahụ, asụ akwa nakwa ihe ndị ọzọ dị iche iche


Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Mmiri na-ezo
  2. gbanye Mmiri n'iko
  3. Ọ di na Mmiri
  4. Mmiri ọkụ .
  5. Ofe a dị mmiri mmiri
  6. Ọ nọ na mmiri
  7. Aṅụrụm mmiri

Mkpọpụta[edit]


Olumba[edit]

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ[edit]

English[edit]

Water

German[edit]

Wasser

French[edit]

Eau