Wt/ig/Mmụọ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Mmụọ
Jump to navigation Jump to search

Mmụọ

Nkowa[edit]

Otu n'ime ihe ejiri mara mmadụ nke gbasara uche ya. Uche mmadụ ma mgbe ọ dị ndụ maọbụ mgbe ọ nwụrụ anwụ

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

onye isi-ala akwalitele mmụọ ndi ọrụ ya site n'ịkwụ ha ụgwọ ọnwa kwamgbe kwamgbe

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụgharị asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

spirits