Wt/ig/Mkpezi

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Mkpezi
Jump to navigation Jump to search

mkpezi

Nkọwa[edit]

Mkpezi bụ usoro esi emezi maọbụ edozi esemokwu

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

 Okeke na Nwunye ya ekpeziela  
  

Mkpọpụta[edit]

mkpezi




Olumba[edit]

Ekpezi

Ntụghar n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee

reconciliation