Wt/ig/Mkpọtụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Mkpọtụ
Jump to navigation Jump to search

Mkpọtụ


Nkọwa[edit]

  1. Mkpọtụ bụ Ụda ọbula n'adighi mma na nti
  2. Mkpọtụ nwere ike i bụ uda di oké elu.
  3. Ọ bụ kwa ụzụ di iche iche adigi aghọta aghọta.


Nkejiasụsụ[edit]

Ngwa

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Ha na-eme Mkpọtu.
  2. Ada bụ onye na-ede aha ndi na-eme mkpọtụ n'ulo akwukwọ anyi.
  3. Ndi egwu ahụ mere oké mkpọtụ ụbọchi iri ji.


Mkpọpụta[edit]

Pronunciation of the word "Mkpọtụ" in Igbo language.





Olumba[edit]

Ụzụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

English[edit]

Noise