Wt/ig/Mgbakasị ahụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Mgbakasị ahụ
Jump to navigation Jump to search

Mgbakasi ahu

Nkọwa[edit]

Iji iwe, enwegi ndidi maọbụ ejighi nwayọ wee mee ihe mmadụ na-enwe.

Nkejiasụsụ[edit]

Ngwaa

Ọmuụmaatụ[edit]

o ji mgbakasi ahụ wee dee ule ahụ mere o ji daa ya.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

ashi ntaka bu olu ndi ezeagu n'enugwu steeti ji akọwa onye na- agbakasi ahu

Ntughari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[irritate]