Wt/ig/Mgba

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Mgba
Jump to navigation Jump to search

Nkọwa[edit]

Nke a bụ otu n'ime ọtụtụ egwuregwu ndi Ịgbo nwere. A nadi mmadụ abụọ na-achọ igosi onye ka ike bụ ndi na-egosipụta nke a. Ha na-eji aka ha na-atọgide maọbụ na-achọ ịtụ onye ya na ya na-agba mgba n'ala iji gosi na ya ka sie ike.

Mgba


Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Nna m bụ di/ọka mgba. Azu ya anaghi eru ala.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụgharị n,asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

wrestling