Wt/ig/mbido

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | ig(Redirected from Wt/ig/Mbido)
Wt > ig > mbido
Jump to navigation Jump to search

'Mbido Nmalite (beginning)

Nkọwa[edit]

  1. Mbido bụ mmalite ihe.
  2. Mbido nwere ike i bụ mmalite okwu maọbụ mmemme.


Nkejịasụsụ[edit]

  Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Mbido isi okwu anyi taa bụ ọmenala
  2. Ada kọọrọ mụ mbido akụkọ ahụ
  3. Ọnwa mbido afọ ọhụrụ bụ Janụwari

Mkpọpụta[edit]

Pronunciation of the word "Mbido" in Igbo language.





Olumba[edit]

Mmalite

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

English[edit]

Beginning/ Starting

French[edit]

Commencement

German[edit]

Anfang