Wt/ig/Ji abana

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ji abana
Jump to navigation Jump to search


Nkọwa[edit]

Nke a bụ nri na-ebu n'ala di ka ji mana ọ di iche. Ọ naghi esi ike isu nri onuno dika ji. Ọ naghi adi arọ na-afọ. Ọ bụ nri ndi okenye.


Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Ji abana bụ nri na-adi ndi agadi mma n'ahụ nihi na ọ n'adi mfe na-afọ.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

=Bekee[edit]