Wt/ig/Isiobodo

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Isiobodo
Jump to navigation Jump to search

Isiobodo


Nkọwa[edit]

Akụkụ Obodo ebe ndi na- achi ya ji mere isi ọnọdụ

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Omụmaatụ[edit]

  1. Isiobodo Nigeria bụ Abuja
  2. Ebe eji mere isiobodo Anambra steti bụ Awka

Mkpọpụta[edit]


Olumba[edit]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

capital