Wt/ig/Ikpa Aghara

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ikpa Aghara
Jump to navigation Jump to search

Nkọwa[edit]

Nke a bụ mmadụ ibụ onye aghara. Ọ naghi anọ abe julu onyi.Ọ na-anọkari ebe mkpọtụ di maọbụ ya onweya ebute mkpọtụ ebe ahụ. Ọ bughi onye nwayo.

Nkejịasụsụ[edit]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[edit]

Ikpa aghara doro enyim nwanyi a anya. Mgbe ufọdụ ikpa aghara n'adi mma na-etiti ndi ọjọọ

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]