Wt/ig/Ikekwa

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ikekwa
Jump to navigation Jump to search

Ikekwa

Nkọwa[edit]

Ọnọdụ amaghi ka ihe a na-ekwu maka ya ọ ga-eme ka ọbụ ọ gaghi eme

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

ikekwa ọ bụrụ na mmiri ga-ezo

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ikekwe

Ntughari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[perhaps]