Wt/ig/Igbaụzọ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Igbaụzọ
Jump to navigation Jump to search

Igbaụzọ

Nkọwa[edit]

Ibia ihe n'oge karia ka atụrụ anya

Nkejiasụsụ[edit]

Nkwuwa

Ọmụmaatụ[edit]

Ọ gbara ụzọ wee bia

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ibia gboo bụ olu ezeagu

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[[1]]