Wt/ig/Galari

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Galari
Jump to navigation Jump to search

galari

Nkọwa[edit]

galari bu ulo maọbụ ebe ọbụla ana-akpọsa ọlụ nka nine n'udi ọbụla maka nkiri maọbụ orire.

galari

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

E were obosala galari di nso n'ulo akwụkwọ anyi.

Mkpọpụta[edit]

galari




Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

gallery