Wt/ig/Eze

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Eze
Jump to navigation Jump to search

Eze

Nkọwa[edit]

Nke a bụ otu n'akụkụ ahụ mmadụ. Ọna-adi n'ime ọnụ. Nke okenye n'adi iri atọ na abụọ

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Atariri m ọkpụkpụ ahụ n'ihi na eze m sịrị ike. Eze m n'adi ọcha mgbe ọbụla.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]