Wt/ig/Enyi mmiri

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Enyi mmiri
Jump to navigation Jump to search

Enyi mmiri

Nkọwa[edit]

Hipopotamus gorgops

nnukwu anụmanụ na-ebi n'ala na ebikwa n'ime mmiri. O na- erikwa ahihia.

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

A hụrụm nnukwu enyi mmiri mgbe m gara igwu mmiri

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Mgbada-awururu n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu steeti.

Ntughari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[Hippopotamus]