Wt/ig/Enyi

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Enyi
Jump to navigation Jump to search

Enyi

Nkọwa[edit]

Nke a bụ anụ nwere ukwu anọ ma ọkachasi anụ ndi ọzọ nine wee buo ibu. Ọ na ebi n'oke ọhia.Eji eze abụọ na-adi ya n'mputa ọnụ eme opi ndi chịrị echịchị dika echịchị ọzọ.

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

E jim anụ enyi dinta ahụ gburu tee ofe mpoto.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]