Wt/ig/Ele

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ele
Jump to navigation Jump to search

ele

Nkọwa[edit]

Ele bụ otu n'ime anụ ndi na-ebi n'ọhia. A na-erikwa ya eri.

Ele


Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Dinta gburu ele n'ụbọchi atọ gara aga.

Mkpọpụta[edit]

ele




Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

antelope