Wt/ig/Ekwenti

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ekwenti
Jump to navigation Jump to search

Ekwenti

Nkọwa[edit]

Nke a bụ ntakiri igbe ndi ọkacha mara mepụtara eji ezikọrita ozi. Ọ bụlitara ọnọdụ ozizi ozi karia mgbe ana ede ya n'akwụkwọ

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

E nyere m ekwenti ọhụụ mgbe e mere ncheta ọmụmụ m.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]