Wt/ig/Ebe a na-eli ndi nwụrụ anwụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ebe a na-eli ndi nwụrụ anwụ
Jump to navigation Jump to search

Ebe a na-eli ndi nwụrụ anwụ

Nkọwa[edit]

ebe a na-eli ndi nwụrụ anwụ bụ ani ebe a na egwu ma dobe ozu ndi nwụrụ anwụ.

Ebe a na-eli ndi nwuru anwu

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

Eliri nwata nwaanyi a ebe a na-eli ndi nwụrụ anwụ.

Mkpọpụta[edit]

igbo pronunciation




Olumba[edit]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

Cementary