Wt/ig/Ebe ọgụgọ arụsi

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Ebe ọgụgọ arụsi
Jump to navigation Jump to search

Ebe Ọgụgọ arụsị

Nkọwa[edit]

ebe ọgụgọ arụsị bụ ebe dị asọ a na-anọ ekpere chi di iche iche n'ụzọ omenala

ebe ogugo arusi

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. anyi nwere ebe ọgụgọ arụsị di iche iche. Ụfọdụ na-adi n'obi obodo, n'ọfia maobu n'ama obodo
  2. Maazi obi jere ebe ọgụgọ arụsị nke di na enugwu ezike

Mkpọpụta[edit]

igbo pronunciation for ebe ogugo arusi




Olumba[edit]

ebe a na agọ alụsi na olu ndi awka di na Anambra steeti

igbo pronunciation for ebe a na ago alusi




Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[shrine]