Wt/ig/Dinta

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Dinta
Jump to navigation Jump to search

Dinta

Igbo[edit]

  1. Dinta bụ aha aka orụ eji mara onye na-achụta ma gbuo anụmanụ n'ime ọhia maka oriri,ihe egwuregwe maọbụ ire ha wee kpata ego.
  2. Dinta bụ kwa aka ọrụ.
  3. Dinta na-eji egbe,Nkịta, maọbụ ọnya achụ nta
  4. Ọ bụ Ọchụ-nta

Aha[edit]

  1. Dinta bụ aha a na-akpọ onye aka ọrụ ya bụ ichụ nta.
  2. Papa Ada bụ Dinta
  3. Dinta siri ọnya n'oke ala mụ.

Mkpọpụta[edit]

Dinta.




Olumba[edit]

Myịrị-okwu[edit]

Ọchụ-nta

Ntụgharị okwu[edit]

English[edit]

Hunter