Wt/ig/Dada

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Dada
Jump to navigation Jump to search

Dada

Nkọwa[edit]

dada bụ udiri ntutu isi na-eji aka ya afịkọ ka isi akpara akpa. ụfọdụ ndi nwere ụdị isi a bụ ebumpụta ụwa ebe ụfọdụ ji aka ha eme isi ha dada.

dada

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Ọ nwere isi dada

Mkpọpụta[edit]

dada




Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Beeke[edit]

dreadlock