Wt/ig/Anyanwụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Anyanwụ
Jump to navigation Jump to search

Anyanwụ

Nkọwa[edit]

otu n'ime ihe chukwu kere eke n'ụwa bụ nke na-egosi ehihe ma ọ na-acha maọbụ mgbede ma ọ daa. Nke a mere eji asị ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ.

Nkejiasụsụ[edit]

Anyanwụ

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Anyanwụ na-achasi ike

Mkpọpụta[edit]

anyanwụ






Olumba[edit]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[sun]