Wt/ig/anya
Jump to navigation
Jump to search
Anya
Nkọwa[edit | edit source]
- Anya' bụ aha a na-akpọ akụkụ ahụ mmadụ maọbụ anụmanụ ji ahụ ụzọ.
Nkejiasụsụ[edit | edit source]
aha
Ọmụmaatụ[edit | edit source]
- Anya' kpọrọ ya
- Anya' ya mara mma
- O nwere Anya
- Anya ya na-eke ka Ọnwa.
Mkpọpụta[edit | edit source]