Wt/ig/Anụmanụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Anụmanụ
Jump to navigation Jump to search

anụmanụ

Nkọwa[edit]

Anụmanụ bụ ihe di ndu, na eku ume ma na abụhi nmadu. Ụfọdụ n'ime ha bụ anụ ọhịa, ebe ụfọdụ bụ anụ ụlọ.

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Maazi Okeke nwere ọtụtụ ụmụ anụmanụ dị iche iche.
  2. Chukwu kere ụmụ anụmanụ n'ubochi nke ise.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Anụmani

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

animal