Wt/ig/ama-egwuregwu

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | ig(Redirected from Wt/ig/Ama-egwuregwu)
Wt > ig > ama-egwuregwu
Jump to navigation Jump to search

Ama-egwuregwu

Nkọwa[edit]

  1. Ama-egwuregwu bụ aha ebe a na-egwuri-egwu di iche-iche di ka, igba egwu, igba mgba, igba bọọlu, dirigawazia, ma ọ bụ, ebe ndi obodo na-enwe ogbakọ
ama egwuregwu



Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmatụ[edit]

1. Ụmu agbọghọ na-agba egwu n’ Ama-egwuregwu anyi 2. Onye nkuzi kpọpụtara ụmụ akwụkwọ anyi nile n’Ama-egwuregwu

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

playground