Wt/ig/Akwu

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Akwu
Jump to navigation Jump to search

Nkọwa[edit]

Akwụ bụ otu n'ime ihe chineke kere maka ihe oriri mmadụ.Ọ bụ nkwụ na-amita ya. Ọ n'adi n'ogbe ma bụrụ ihe na-enye ego nke ukwuu

.

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Nna m nwere ọba akwu. E nwetere m ite mmanụ asaa n'ime ọba akwụ dim.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]