Wt/ig/Akwụkwọ arụmarụ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Akwụkwọ arụmarụ
Jump to navigation Jump to search

Akwụkwọ arụmarụ

Nkọwa[edit]

Udịrị akwụkwọ eji anwale ihe ọmụmụ tumadị n'ụlọ akwụkwọ

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

Onye nkuzi enyeghị m akara n'akwụkwọ arụmarụ m.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

workbook