Wt/ig/Akpati ozu

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Akpati ozu
Jump to navigation Jump to search

Akpati ozu

Nkọwa[edit]

akpati ozu


Nke a bụ ebe ana-etinye onye nwụrụ anwụ tupu elie ya n'ala. Ana eji osisi arụ ya maọbụ ugogbe


Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

Eji ugogbe were rụọ akpati ozu oriakụ Iloegbunam.

Mkpọpụta[edit]

akpati ozu





Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

Coffin