Wt/ig/ Akpa nwa

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | ig(Redirected from Wt/ig/Akpa nwa)
Wt > ig > Akpa nwa
Jump to navigation Jump to search

Akpa nwa

Nkọwa[edit]

Nke a na-adi n'ime ahụ ụmụ nwaanyị, ọ bụ akpa nwa ka nwa aga-amụ ọhụụ na anọ ọnwa iteolu tupu a mụọ ya

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Akpa nwa ya agaghị ekwe mbupụta maka nje kansa abaala ya

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[womb]