Wt/ig/Akibekee

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Akibekee
Jump to navigation Jump to search

Akibekee

Nkọwa[edit]

Nke a bụ osisi n'eto ka nkwu mana ihe ọ na-ami n'adi iche. Ihe ọ n'ami na esi ike n'azu ya. Nke ana-ata n'adi n'ime ya. nke ahụ anaghi esike. Akibekee na-ebụ mmiri n'atọ utọ n'ime ya, nke obu nani Chineke mara ka osi abanye.

Nkejiaụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Akibekee nke a tọrọ utọ nke ukwuu

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]