Wt/ig/akụpe

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | ig(Redirected from Wt/ig/Akụpe)
Wt > ig > akụpe
Jump to navigation Jump to search

Akụpe


Nkọwa[edit]

Hand Fan(Traditional)








  1. Ihe a na-ejide n'aka eku ikuku.
  2. Ụfọdụ na-eji igu nkwụ,akwa, maọọbụ abụbụ nnụnụ akpa Akụpe .

Nkejiasụsụ[edit]

aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Akụpe mụ na-acha uhie uhie
  2. Eji mụ Akụpe eku onwe mụ ikuku


Mkpọpụta[edit]




Olumba[edit]

Nku bụ ihe ndi Ezeagu n' Enugu steeti na- akpọ akụpe.


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

Handfan