Wt/ig/Akọrọngwa

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Akọrọngwa
Jump to navigation Jump to search

Akọrọngwa

Nkọwa[edit]

Ngwongwo eji arụ ọrụ di iche iche maọbụ eme ihe di iche iche

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Akọrọngwa ndi nkuzi bụ ugbo odee, nzu odee/mkpịsị odee, Nootu, Akwụkwọ ọgụgụ di iche iche.
  2. Ndị a bụ akọrọngwa ha ji akuziri ụmụakwụkwọ ka ha wee mụta ihe ma nwe amamihe

Mkpọpụta[edit]

akọrọngwa




Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

instrument