Wt/ig/Akọnuche

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Akọnuche
Jump to navigation Jump to search

Akonuche

Nkọwa[edit]

  1. Ọnọdụ eji amata onye mara ihe nke ọma.
  2. Onye amamihe ya zuru oke nke ọma.

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Nwata a nwere akọnuche
  2. Akọnuche ya di ka nke Solomon

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntughari asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[[1]]