Wt/ig/Agwụgwa

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Agwụgwa
Jump to navigation Jump to search

agwụgwa

Nkọwa[edit]

Nke a bụ otu n'ime ngalaba agụmagụ ọdinaala nke na abia n'ụdi ajụjụ chọrọ aziza miri emi. ụfọdụ agwụgwa metụtara mmadụ,osisi maọbụ anụmanụ.

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Agwụgwa ndi a bụcha iji kuzie echiche miri emi dika gwa m gwa m gwa m ihe mere eze rachaa ntụ----- aziza ube.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

riddles