Wt/ig/Agwọ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Agwọ
Jump to navigation Jump to search

agwọ

Nkọwa[edit]

Agwọ bụ anụ na-ebi n'elu osisi, n'ọhia maọbụ n'ọnụ anụmanụ ọzọ tụrụ. Ọ na adị ogologo ka eriri ma na-atụ agwa di iche iche.


Agwọ


Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Agwọ tara nwoke ahụ, e buru ya gaa ụlọ ọgwụ.

Mkpọpụta[edit]

agwọ



Olumba[edit]

Ntụghari n'asụsu ọzọ[edit]

snake

Bekee[edit]