Wt/ig/Aghara

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Aghara
Jump to navigation Jump to search

aghara

Nkọwa[edit]

Nke a bụ ọnọdụ enweghi udo n' ezinaụlọ ma ọbụ n'obodo.

Nkejiasụsụ[edit]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[edit]

Enwere ọgba aghara n'obodo ụmụ anụmanụ.

Mkpọpụta[edit]

Olumba[edit]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

crisis [category:wt/ig/ngwaa]]