Wt/ig/agha

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | ig(Redirected from Wt/ig/Agha)
Wt > ig > agha
Jump to navigation Jump to search

agha

Nkọwa[edit]

Agha bụ nsogbu maọbụ ihe ọbụla yiri nsogbu sitere na ọgụ, ekworo na nghọtahie.

Great War.png


Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Ha nọ na agha
  2. Ọ gara n'ihu agha

Mkpọpụta[edit]


Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

English[edit]

War

German[edit]

Krieg

French[edit]

Guerre

Portuguese[edit]

Guerra

Hausa[edit]

Yaki

Italian[edit]

Guerra

Russian[edit]

война