Wt/ig/agbamakwụkwọ

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | ig(Redirected from Wt/ig/Agbamakwụkwọ)
Wt > ig > agbamakwụkwọ
Jump to navigation Jump to search

agbamakwụkwọ

Nkọwa[edit]

agbamakwụkwọ bụ Emume aṅụri nwoke na nwaanyị tozuru etozu ịlụ di na nwunye dika iwu ndị ụka si kwuo ji ebi dika di na nwunye.

Nkejịasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. agbamakwụkwọ Ngozi na Emeka bụ n'izụ Ụka ọzọ.
  2. O kwesiri ka ịdịrị njikere maka agbamakwụkwọ ụmụ gi.
  3. Anyị ga-aga agbamakwụkwọ Ugochukwu na Nneka Echi

Mkpọpụta[edit]

Igbo Pronunciation






Olumba[edit]

igbo pronunciation

Abọ nke dị n'Udi LGA.




Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

English[edit]

Wedding

French[edit]

Mariage

German[edit]

Hockzeit

Portuguese[edit]

Casamento

Italian[edit]

Matrimonio