Wt/ig/Agba ochie

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Agba ochie
Jump to navigation Jump to search

Agbaochie

Nkọwa[edit]

Nke a bụ ụzọ maọọbụ otu ndi nna nna anyi ha si bie ndụ na mgbe gboo.

Nkejiasụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

  1. Igbu ụmụ ejima bụ omume agbaochie.
  2. ndí agbaochie nwere ahú isiike karía ndí ugbu a

Mkpọpụta[edit]





Olumba[edit]

Mgbe ochie n'olu Nkanu di n'Enugwu steeti.

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

[[1]]