Wt/ig/Agụ owuru

From Wikimedia Incubator
< Wt‎ | igWt > ig > Agụ owuru
Jump to navigation Jump to search

Agụ owuru


Nkọwa[edit]

Agụ


1. Agụ bụ anụ ọhịa nke na-acha upa-upa ma tụọ agwa ojii n'ahụ ya.

2. Agụ bụ áhà otutu a ná enye onye mèrè ihe tụrụ obodo n'ányá.

NkèjiAsụsụ[edit]

Aha

Ọmụmaatụ[edit]

Dinta ahụ gbùrù Agụ taa

Mkpọpụta[edit]


Olumba[edit]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[edit]

Bekee[edit]

"Leopard"